Ọnụ ahịa ihe a na-ere n'ahịa adaala n'ezie?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Drop in inflation: Ọnụ ahịa ihe a na-ere n'ahịa adaala n'ezie?

Ndị ọkamụta na-agbagha ihe NBS kwuru maka nkwupụta ngalaba na-ahụ maka ngụkọ na Naijiria nke a kpọrọ 'National Bureau of Statistics'(NBS) nke kwuru na ọnụ ahịa adaala karịa etu ọdị n'ọnwa ole gara aga.

NBS kwuru na nsonso na ọnụ ahịa ihe na-ada n'ahịa(inflation) agbatuola karịa ka ọ dị n'ọnwa gara aga dịka o jiri 0.18 pasent daa rue 11.22 site na 11.40 pasent ọ bụbu.

Mana ụfọdụ ndị ọkachammara n'okwu akụnaụba kwuru na okwu ahụ adabeghị.

Akụkọ ga-amasị gị

Isiokwu Ndị Emetụtara