Ọgbambọ: Etu m si hapụ ọrụ ọkaiwu kwawa akwa

Ihe ọdachị mmadụ nwere, nwereike ibụ ngozi nye ya.

Nke a bụ akụkọ Prince Uche hapụrụ ọrụ ọkaiwu ya rụwa dụa dụa n'Aba.

Ị ga-amụta ọtụtụ ihe n'ime akụkọ a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: