Down's Syndrome: Etu ị ga-eji nyere nwa nwere 'Down's Syndrome' aka

Ijeoma Fyncotri bụ nwaanyị mụrụ nwa nwere nkwarụ Chocho Bekee kpọrọ down syndrome. Ijeoma kọrọ ka obi sị daa ya mba mgbe ndị dọkịnta gwara ya na nwa ya nwere ya bụ nkwarụ.

Ihe onyonyo a ga-egosikwa gị ụlọakwụkwọ ebe a na-ekpokoba ndị nwere nkwarụ a na ka ha sị azụlite ha.

  • Akwa ndị mmadụ na-ebe mgbe a na-agba ha ọkpụkpụ mere ka m chọwa na ka m ga-esi nyere ha aka

Akụkọ ga-amasị gị