Covid 19 n'otu nkeji: Ite okwuma o nwerike igbochi coronavirus

Covid 19 n'otu nkeji: Ite okwuma o nwerike igbochi coronavirus

Okwuma nwere ọtụtụ ihe ọ na-egbochi nke ejiri mara ya.

Mana ụfọdụ mmadụ ekwupụtala na e ji okwuma agwọ coronavirus ma a na-ete ya aka.

Kirie ihe onyoonyo a ka ị mara ma ọ bụ eziokwu.

Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu, Chimamaka Ihenacho na Chimezie Ucheagbo

coronavirus
coronavirus branding