Covid-19 n'otu nkeji: Akpụrụachịa ọ na-achụ ọrịa coronavirus?

Covid-19 n'otu nkeji: Akpụrụachịa ọ na-achụ ọrịa coronavirus?

Maka ndị na-ekwu na mmanya ọkụ na-achụ coronavirus, kpachapụkwa anya gi o.

Mmanya ọkụ anaghị agwọ ọrịa ọbụla ma ya fọkwa coronavirus.

Lee ihe nkiri a ka i were anya gị hụ.

Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu, Nnamdi Agbanelo na Chukwunaeme Obiejesi

coronavirus
coronavirus branding