Coronavirus Update: 'E sila m na ibu ozu bụrụ onye ama ama' - Benjamin Aidoo

Coronavirus Update: 'E sila m na ibu ozu bụrụ onye ama ama' - Benjamin Aidoo

Dịka oge mmachị ngagharị kpụ ọkụ n'ọnụ na mba ụwa niile, ụfọdụ ndị mmadụ hụtara ihe onyonyo ebe eji Benjamin Aidoo na ndị otu ya eme ihe ọchị ma e ji kwa ya dọọ ndị mmadụ aka na ntị maka ọrịa coronavirus, nke mere ka Aidoo na ndị otu ya bụrụ ndị ama ama na Intanetị n'ụwa niile.

Nke a bụ ihe onyonyo ebe o kwuru etu ndụ ya sị gbanwee.