Tekinụzụ

  1. Video content

    Video caption: Ọgba mbọ: Ihe mere m jiri ewe ụmụ nwaanyị n'ọrụ karịa ụmụnwoke

    Ụkamaka Okoye kọwara BBC Igbo etu o siri bido n'iji akpakara igwe rụpụtawa ụzụ igwe nke ọgbatumtum ji arụ ọrụ.

  2. Video content

    Video caption: Ụlọelu arụrụ n'elu ụgbọala

    Abinet Tadesse hụrụ ụgbọala ya n'anya. Ọ chọkwara ebe ọ ga-ebi. Nke a mere ka ọ rụọ ụlọ n'elu ụgbọala ya.

  3. Video content

    Video caption: Na nrọ ka m si enweta atụmatu n ji arụpụta ihe - Onye na-arụpụta igwe ọkụ n'Aba

    Nwa afọ Solomon Ukoha jị aka arụpụta ọnọchịrị igwe ọkụ si na uche ya bu na atumatu a ọ na ewepụta ga-enyere ya aka ba ọgaranya n'ụwa a.

  4. Video content

    Video caption: "Igbaji ụkwụ emeghị m onye arịrịọ"

    Teknụzụ ụmụ Igbo a rụpụtara ga-atụ gị n'anya.