Ndọrọndọrọ ọchịchị

  1. Video content

    Video caption: Okechukwu Obioha: Ọ gaghị abụ oge o ga-erute ndị Ọwụwa Anyanwụ, a sị na ọ gaghị abụzi 'zon

    Onye nchịkọta otu 'Southeast for President 2023' bụ Okechukwu Obioha kwuru na okwu Mamman Daura kwuru na agaghị e ji usoro 'zoning' nweta onyeisiala na ntuliaka 2023.

  2. Video content

    Video caption: Imo State Politics: E nwere APC abụọ n’Imo Steetị?

    Dan Nwafor na Macron Nlemagbo na-ekwusi ike na ọ bụ ha bụ onyeisioche APC n’Imo steeti mana kedụ nke bu eziokwu?