Nga

  1. Video content

    Video caption: Nigeria's oldest prisoner: 'Elibeghi nna m makana ụmụnne m ndị nwoke anọghị ya'

    Chisom Egboluche bụ nwa nwoke dị afọ 100 nwụrụ ka a tọghapụchara ya n'ụlọmkpọrọ, kwuru etu omenala si egbochi ya ili nna ya.

  2. Video content

    Video caption: Fisayo Soyombo: Ihe mere o ji zoo ezoo mee nnyocha n'ụlọmkpọrọ

    Nwaamadi a zoro ezo mee nchọpụta n'ụfọdụ ụlọmkpọrọ dị na Naịjirịa kọrọ ihe o ji anya ya hụ n'ime ebe ahụ.

  3. Video content

    Video caption: Ndị ụlọ mkpọrọ elela ule nke a kpọrọ UTME iji banye Mahadum

    BBC Igbo gara ileta ndị nọ n'ụlọ mkpọrọ n'Ikoyi Lagos ebe ha lere ule UTME ma jụta kwa ha ihe bụ ọdịnihu ha.