Ikike diri mmadụ

  1. Video content

    Video caption: AFRICA EYE: Maka onye bụ "Ordinary President" nke Naịjiria

    Ahmed Isah a ma dịka 'ordinary president', bụ onye bu ihe gbasara ikike ruru onye n'isi mana ọ bụghị usoro ya niile dabara adaba.

  2. Video content

    Video caption: Ifeoma Abugu: 'Etu nwanne m nwaanyị sị nwụọ n'aka ndị SARS'

    Alex Abugu akọwala ihe mere dịka nwannne ya nwaanyị nwụrụ n'ogige ndị uweojii n' Abụja.

  3. Otu nwoke atapụla nwunye ya mkpisiaka atọ

    Ikpemkwumọtọ

    Ụlọikpe majie dị n'Abụja ejichiela otu nwoke maka ịtapụ nwunye ya mkpịsịaka ya atọ.

    E kwughị ihe butere esemokwu ahụ mana dịka ụlọakụkọ Guardian siri kwuo, Amusu Olajide, onye ọrụ mekanịk bi n' ime obodo Gui dị na Sunka nso Abuja, kwetara na ya mere ya bụ ihe n'ezie.

    Onye Ọkaikpe nyere iwu ka e jichie ya bụ nwoke ganye oge nwunye ya gbakere n'ụlọọgwụ.

  4. Video content

    Video caption: Ideh Chukwuma Innocent: Ndịagha agaghị agọ na ha agbaghị mmadụ egbe na Lekki Toll Gate

    Chukwuma Innocent Ideh, oso na ndị mere ngagharịiwe na Lekki Toll Gate n'abalị 20/10/2020 kọọrọ BBC Igbo ihe anya ya hụrụ.

  5. Video content

    Video caption: Ipob Emene: 'Akwụkwọ 'Intersociety' wepụtara maka ndị Ipob e gburu bụ eziokwu'

    Ọkaiwu Ipob bụ Aloy Ejimako sị na o kwenyere n'akwụkwọ otu a kpọrọ 'International Society for Civil Liberties & the Rule of Law' wepụtara maka ndị Ipob nwụrụ n'Emene.

  6. Video content

    Video caption: Charles Eyo: 'Ụdị mkparị Fani-Kayode nyere o nwebeghị onye nyere ya'

    Charles Eyo, onye ntaakụkọ 'Daily Trust gwara BBC Igbo na ụdị mkparị Femi Fani-Kayode nyere o nwebeghị onye nyere ya.