Ntuliaka obodo Naịjirịa nke 2019

  1. Video content

    Video caption: Okechukwu Obioha: Ọ gaghị abụ oge o ga-erute ndị Ọwụwa Anyanwụ, a sị na ọ gaghị abụzi 'zon

    Onye nchịkọta otu 'Southeast for President 2023' bụ Okechukwu Obioha kwuru na okwu Mamman Daura kwuru na agaghị e ji usoro 'zoning' nweta onyeisiala na ntuliaka 2023.

  2. Video content

    Video caption: Imo State Politics: E nwere APC abụọ n’Imo Steetị?

    Dan Nwafor na Macron Nlemagbo na-ekwusi ike na ọ bụ ha bụ onyeisioche APC n’Imo steeti mana kedụ nke bu eziokwu?

  3. Video content

    Video caption: Kingdom Okere: Ihe mere m ji ikpụpụ Uzodinma ụlọikpe ọzọ maka okwu ntuliaka 2019

    Kingdom Okere nke RAP kọwara ihe mere o jiri gbaa Gọvanọ Imo Steeti bụ Hope Uzodinma akwụkwọ ụlọikpe ọzọ maka ntuliaka 2019.

  4. Video content

    Video caption: June 12: Ikike diri onye,mmepe obodo na ihe ndị ọzọ mere ọchịchị ndị nkịtị ji ka nke ndị i

    June 12: Ikike diri onye,mmepe obodo na ihe ndị ọzọ mere ọchịchị ndị nkịtị ji ka nke ndị isiabaokpu mma'

  5. Video content

    Video caption: Democracy at 21: Gịnị gbanwere na Naịjirịa kemgbe enyefere ọchịchị?

    BBC Igbo mere nyocha gbasara ahụmihe ndị mmadụ kemgbe enyfere ọchịchị n'ọnọdụ ọchịchị onyekwuocuche ya.