Ihe nkiri

  1. Video content

    Video caption: Akị: Ewere m onwe m dịka Chineke si kee m

    Onye ihe nkiri bụ Akị ekwuola na ihe kachasi mkpa n'ụwa bụ ikwe ka omume ọma gị metụta ndị nọ gị n'akụkụ.

  2. Video content

    Video caption: Ovuleria Urediya: Chineke akpọbeghi m

    Nwaanyị sọ mee ihe nkiri 'New Masquerade' bụ Lizzy Ovueme e ji 'Ovuleria Urediya' mara sị na ọ ka dị ndụ.

  3. Pete Edochie

    Okwu a kpụ n'ọnụ ugbua na soshal midia bụ ma Pete Edochie ọmara eme ejije dịka otu onye kwuru na ọ maghị eme.

    Gụkwuo
    next
  4. Video content

    Video caption: Patience Ozokwor: Adị m iche n'ihe ị na-ahụ n'ime onyonyo

    Patience Ozokwor bụ ome ihe onyonyo ama ama na-akọwa na ọ bụghị ihe niile mere n'ime onyonyo bụ nke bụ ezie.