Abia Steeti

  1. Video content

    Video caption: Ndị Bekee chọrọ ka ha nweta Ivin Ukpabi ma ha enweghị ike ịnweta ya.

    Ndị Bekee chọrọ ka ha nweta Ivin Ukpabi ma ha enweghị ike ịnweta ya.

  2. Video content

    Video caption: Ndị Arochukwu akọọla etu ndị agha Naijirịa siri gbuo ọtụtụ ndị mmadụ n'arọchukwu

    Ndị Arochukwu akọọla etu ndị agha Naijirịa siri gbuo ọtụtụ ndị mmadụ n'arọchukwu

  3. Okezie Ikpeazu, Willie Obiano, Hope Uzodimma

    Ọrịa coronavirus amalitekwala ifesa ọzọ na Naịjirịa, nke ndị ọkacha mara kpọrọ 'Coronavirus second wave', mana gịnị ka gọọmentị steeti dị icheiche na-eme iji gbochie nke a?

    Gụkwuo
    next
  4. Video content

    Video caption: Igbere Declaration: Ihe anyị ma maka mkpebi a

    Mkpebi a bụ nke echeere ga-awara ndị Igbo ụzọ ịbanye n'ọkwa onyeisiala n'afọ 2023.