Ebisara na 18:48 13 Nọvemba 201918:48 13 Nọvemba 2019Ụlọomeiwu ajụla ịkwado aha ndị EFCC si n'aka BuhariNdị ụlọomeiwu ajụla ibinye aka n'aha ndị ndu EFCC onyeisiala Buhari họpụtara.Gụkwuonext
Ebisara na 18:47 13 Nọvemba 201918:47 13 Nọvemba 2019Akụkọ dị mkpa: Ibori achịtaghị aja n'ụlọikpeAkụkọ gbasara ọdịda onye bụbu Gọvanọ Delta Steeti bụ James Ibori n'ụloikpe maka ebubo mpụ na nrụrụaka.Gụkwuonext
Ebisara na 18:47 13 Nọvemba 201918:47 13 Nọvemba 2019Inec chọrọ enyemaka EFCC na ntuliakaOtu Inec kpọkuru EFCC ka ha nwee ike itinye anya n'ego ndị ndọrọndọrọ ọchịchị ji ama ọkwa maka vootu ha chọrọ.Gụkwuonext
Ebisara na 18:45 13 Nọvemba 201918:45 13 Nọvemba 2019Akụkọ dị mkpa n'ịchafụ: Ntulika Ekiti ga-amalite n'ụtụtụ aNdị Ekiti ga-eme ntulika, ndi ndọrọndọro kere ego, ndị Naịjirịa sị Libya lọta, asọmpị nke iko mbaụwa na akụkọ ndị ọzọ.Gụkwuonext
Ebisara na 18:45 13 Nọvemba 201918:45 13 Nọvemba 2019Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Ọchịchị akaike abatala Naịjirịa - OhanezeỌnyeisi Ohaneze ndigbo ekwuola na ọchịchị akaike abatala Naịjirịa ebe ajụrụ na ụgbọelụ ha agaghị ada na ọdọụgbọelụ nke Benue.Gụkwuonext
Ebisara na 18:45 13 Nọvemba 201918:45 13 Nọvemba 2019Akụkọ ndị kachasị taa: Erighị nri abalị n'oge na-ebute ọrịa kansaErighị nri abalị n'oge na-ebute ọrịa 'cancer' na kwa ikpe di n'isi Joe Igbokwe so kwa.Gụkwuonext
Ebisara na 18:44 13 Nọvemba 201918:44 13 Nọvemba 2019Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Ndị ndu ala Igbo ekwesighi ịrapụta ndị IpobNwaafọ Igbo bụ Mbazulike Ameachi akatọọla ndị ndu Igbo na ha rapụara ndị Ipob na ndị ọzọ na-achọ Biafra.Gụkwuonext
Ebisara na 18:43 13 Nọvemba 201918:43 13 Nọvemba 2019Akụkọ kachasị n'abali aỤlọọrụ sineti ga-enyocha akụkọ otu onyenkuzi chọrọ ị dina nwata akwụkwọ ya na OAU ebe a tụrụ Jolly Nyame nga maka mpụ.Gụkwuonext
Ebisara na 18:42 13 Nọvemba 201918:42 13 Nọvemba 2019Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: APC Ekiti ga-emegharị ntuliaka imeụlọAPC Ekiti ahọrọla ụbọchị 11 n'ọnwa Mee maka mmegharị ntuliaka imeụlọ, ebe ọrịa Ebola malitere ọzọ na mba Congo.Gụkwuonext
Ebisara na 18:39 13 Nọvemba 201918:39 13 Nọvemba 2019Akụkọ kachasị n'abalị: Akwamozu Joe AchuziaE liela Joe Achuzia, ụmụakwụkwọ Chibok 15 n'ime 112 bụ ndị ka dị ndụ, Rọshịa akatọọla mba Amerịka, UK na Fransị maka ịtụ ogbunigwe na Sirịa.Gụkwuonext