Anambra Steeti

  1. Video content

    Video caption: Nnamdi Kanu agbarụrụ ihu sị na Ohanaeze gbara mkparịtaụka ha nwere n'anwụ

    Onye ndu otu Ipob bụ Nnamdi Kanu akatọọla etu ọ sị na Ohanaeze Ndigbo ji gbaa mkparịtaụka ha nwere n'anwụ.