Ịkpa obi aṅụrị

  1. Video content

    Video caption: Etu m si nwete aha 'Ovuvuevuevue Onyetenyevwe Ugwemubwem Ossas' - David Igwe

    Nwafọ Igbo na-akpa ọchị na soshal midia bụ David Igwe kọwara etu o si nwete ogologo aha ya n'akpa ọchị.

  2. Video content

    Video caption: Ballet Dance: Etu nwata ji mkpịsị ụkwụ agba egwu ji gbata aka nchawa

    Nwata nwoke a na-akpọ Madu Mmesoma Anthony na-agba egwu mkpịsị ụkwụ kọwara ihe kpalitere mmụọ ya igba ụdị egwu ahụ.

  3. Video content

    Video caption: "Amụghị m ịma mbem amụ, ebu m ya pụta ụwa"

    Nwata na-ama mbem dị ezigbo ụkọ n'ala Igbo, mana Igwe Credo na-eme ya ebe ọ na-awụ akpata oyi n'ahụ.