Uchu n'ọrụ

  1. Video content

    Video caption: World Disability Day: Nwaanyị kpuru isi na-eme achịcha

    Etu Amarachi Onyedilefu kpuru isi si eme achịcha bekee nke ya ga-akpalite mmụọ gị.

  2. Video content

    Video caption: Ọgba mbọ: Ihe mere m ji hapụ ọrụ ọkaiwu mewe ma rewe ọkpa

    Lovett Ifunaya Chinyere bụ ọkaiwu na-eme ọfụma mana ọnọdụ ọ hụrụ onwe ya mere ka o bido mewe ma rewe ọkpa.

  3. Video content

    Video caption: Nwa eku n'afọ na-agba ọkada na Nnewi - Nwaanyị ji ọgba tum tum achụ ego

    Mary Jane na-agba ọgba tum tum na Lagos gwara BBC Igbo na dịka onye Nnewi ya bụ, ihe ọ na-eme abụghị ihe ebube.

  4. Video content

    Video caption: Career Choice: Ọrụ bekee na ịrụrụ onwe gị ọrụ, kedụ nke na-amasị gị?

    Ndị ntọrọọbịa Igbo ekwuola ọrụ aka kara ha mma n'ime ọrụ bekee na ịrụrụ onwe gị ọrụ.

  5. Video content

    Video caption: Nigerian Border Closure: 'Anyị ahụghị ngwaahịa zụta maka mmechi 'Border''

    Ndị Igbo na-azụ ahịa akọwala etu mmechi okeala si metụta ha nakwa azụmaahịa ha.

  6. Video content

    Video caption: Innoson Motors: Etu m si bido ịgba mbọ

    Innocent Chukwuma bụ aka na-arụpụta ụgbọala nke mbụ na Naịjirịa kọwara etu o si malite njem azụmaahịa ya.