Akụ na ụba

  1. Video content

    Video caption: Abakaliki Rice: Etu ụmụnwaanyị Ebonyi si eji ntụ ya akpa ego

    Ihe a bụ ihe nkiri gosiri ka e si ahọchapụta ezigbo osikapa n'ime ntụ osikapa, ma were ya kpara ego.

  2. Video content

    Video caption: Ọgbambọ: Ị ma Erisco? Lee ka N4200 sị mụtara ya ụlọ mmepụta tomato kachasị n'Afịrịka

    Chief Eric Umeofia (Onyeisi Erisco foods) gwara BBC Igbo ihe mere o ji hapụ ị na-atụbata ahịa ghọrọ ịrụpụta ya agbanyeghị na ọ dịghị fecha fecha.