Ọmụmụ na mmụta

  1. Video content

    Video caption: Chineke mere ka m were 'bread' na beans' zụọ ụmụ m na Mahadum ga-emere ya mmadụ niile

    Miracle wuru ewu na soshal midia oge o gosiri foto nne ya onye ji ire 'bread' zụọ ya na ụmụnne ya na Mahadum.

  2. Video content

    Video caption: Chinedum Ofomata: Ndị ọcha na-akwalite asụsụ na omenala Igbo karịa ndị Igbo

    Chinedum Ofomata bụ onye ode akwụkwọ Igbo nke derela akwụkwọ ọnụọgụgụ ya karịrị otu narị na iri abụọ.

  3. Video content

    Video caption: Jude Ogene nwetara ihe nrite maka mbọ ọ gbara n'ife ala nna

    Jude Ogene kọrọ ka o si gbaa mbọ mgbe o ji otu afọ fee ala nna Naịjirịa ya na ihe nrita so ya.

  4. Video content

    Video caption: EBSU: Ihe kpatara ngagharịiwe na Mahadum Ebonyi State University

    Akụkọ fesara na otu onye nwụrụ na ngagharịiwe ụmụakwụkwọ Mahadum Ebonyi State University mere n'ụbọchị Tọzde, mana akụkọ ndị ahụ bụ ụgha.