Ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa

  1. Video content

    Video caption: Okechukwu Obioha: Ọ gaghị abụ oge o ga-erute ndị Ọwụwa Anyanwụ, a sị na ọ gaghị abụzi 'zon

    Onye nchịkọta otu 'Southeast for President 2023' bụ Okechukwu Obioha kwuru na okwu Mamman Daura kwuru na agaghị e ji usoro 'zoning' nweta onyeisiala na ntuliaka 2023.

  2. Video content

    Video caption: 'Godswill Akpabio gosi akaebe' - Sen. Nwoboshi na Sen. Anyanwu

    Sen. Peter Nwoboshi na Sen. Sam Anyanwu a sarala ọnụ ha n'ebubo Godswill Akpabio boro ha maka ọrụngo NDDC.

  3. Video content

    Video caption: Imo State Politics: E nwere APC abụọ n’Imo Steetị?

    Dan Nwafor na Macron Nlemagbo na-ekwusi ike na ọ bụ ha bụ onyeisioche APC n’Imo steeti mana kedụ nke bu eziokwu?