Ndị otu Kristi

  1. Video content

    Video caption: The Experience 13: Lee ka Don Moen na otiegwu ndị ọzọ na-asụ Igbo

    Ndị otiegwu bịara emume "The Experience" kọwara onwe ha n'Igbo, ma ndị isi ọcha ma ndị isi ojii.

  2. Onye na-ekpe ekepere

    Kamgbe akụkọ a ka na-enyocha nyocha pụtachara na otu nwoke nwụrụ ebe ọ na-ebu ọnụ , BBC Igbo na-ewetere ụnụ ụfọdụ usoro ị ga-eso ma buwe ọnụ ka ịghara imerụ onwe gị ahụ.

    Gụkwuo
    next
  3. Video content

    Video caption: Omega Power Ministry: 'Ndị ọzụzụ atụrụ ekwesịghị iri atụrụ etinyere ha n'aka'

    Onyendu ụlọụka Omega Power Ministry bụ Apostle Chibuzor Chinyere, ekwuola ihe ndị ụkọchukwu kwesịrị imere ndị na-eso ha.